Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Iwu ahụ kwuru na ọ bụ nwoke nne ji ya na onye ahụ nwụrụ anwụ ga-alụrụ nwunye ya. Ọ bụrụ na o nweghị nwoke nne ji ya na ya, ọ bụ onye kacha bụrụ nwanne ya n’ezinụlọ ya ga-alụrụ nwunye ya, ọ bụkwa ya ga-eketa ihe o nwere.—Ọnụ Ọgụgụ 27:5-11.