Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Rut so n’ụmụ nwaanyị ise Baịbụl kpọrọ aha mgbe a na-ekwu agbụrụ ma ọ bụ ezinụlọ Jizọs si. Nwaanyị ọzọ ọ kpọrọ aha bụ Rehab, bụ́ nne Boaz. (Matiu 1:3, 5, 6) Rehab abụghị onye Izrel, otú ahụ Rut na-abụghịkwa onye Izrel.