Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị a na-akpọ ndị Puritan bụ ụfọdụ ndị na-ekpe Chọọchị Ingland. Ha chọrọ iwepụcha ozizi ndị Katọlik na chọọchị ha. Ọ bụ n’ihe dị ka narị afọ anọ gara aga ka a malitere ịkpọ ha ndị Puritan.