Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Obi ga-atọ Ndịàmà Jehova ụtọ inyere gị aka ka ị mụta eziokwu banyere Chineke na ihe ndị o bu n’obi ime. Ha na-akụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụlọ ha n’anaghị ha ego ọ bụla. Akwụkwọ ha na-ejikarị akụziri ndị mmadụ Baịbụl bụ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?