Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Baịbụl kwuru ugboro ugboro na ndị inyom so ná ndị Sọl kpagburu. Ọ pụtara na n’oge ndịozi, e nwere ọtụtụ ndị inyom so na-ekwusa ozi ọma otú ahụ e nwekwara n’oge anyị a.—Ọma 68:11.