Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Chineke na-anụ ekpere anyị, anyị kwesịrị ịgbalịsi ike na-erubere Chineke isi. Ị chọọ ịmatakwu ihe Baịbụl kwuru banyere ekpere, gụọ isi nke 17 nke akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.