Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ na-abụkarị ndị ndị Nọstik chere ghọtara ihe Jizọs kụziri ka ha na-eji aha ha agụ akwụkwọ ndị ahụ ha dere. Dị ka ihe atụ, e nwere nke ha kpọrọ “Oziọma Tọmọs” na nke ha kpọrọ “Oziọma Meri Magdalin.” E nwere ihe dị ka akwụkwọ iri atọ dị otú ahụ a hụrụla bụ́ ndị e dere n’oge ochie.