Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere ndị ọkà mmụta ndị kwetara na ihe a kpọrọ Judas n’Oziọma Judas bụ mmụọ ọjọọ, ya bụ, na Judas maara Jizọs nke ọma karịa ndị na-eso ụzọ Jizọs ndị ọzọ. Ihe mere ha ji kweta bụ n’ihi ihe Baịbụl kwuru banyere ndị mmụọ ọjọọ. Ha sịrị na Baịbụl kwuru na ndị mmụọ ọjọọ maara Jizọs nke ọma.—Mak 3:11; 5:7.