Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na Baịbụl, otú e si dee okwu Grik ahụ a sụgharịrị “mbilite n’ọnwụ” bụ “iguzo ọtọ ọzọ.” Ihe ọ pụtara bụ na a ga-eme ka onye nwụrụ anwụ dịghachi ndụ ọzọ ma bụrụ onye ọ bụbu tupu ya anwụọ, marakwa ihe niile ọ ma tupu ya anwụọ.