Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a N’asụsụ Hibru, okwu e si nweta aha Chineke pụtara “ịghọ.” N’ihi ya, aha ahụ bụ́ “Jehova” pụtara na ọ na-aghọ ihe ọ bụla ọ chọrọ ịghọ iji mezuo nzube ya.—Jen. 2:4.