Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Anyị ekwesịghị iji Baịbụl amanye mmadụ ka ọ gbanwee ma ọ bụ jiri ya na-akatọ mmadụ. Otú ahụ Jehova na-enwere anyị ndidi, na-emekwara anyị obiọma ka anyị kwesịrị ịna-emere ndị anyị na-amụrụ Baịbụl.—Ọma 103:8.