Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe a na-akpọ ọrịa e kwuru okwu ya ebe a bụ ọrịa Laurence-Moon-Bardet-Biedl. E si n’aha ndị dọkịta anọ chọpụtara ọrịa a nweta aha ya. Onye na-arịa ọrịa a na-esi n’ọbara nne na nna ya ebute ya. Ihe a na-akpọkarị ya taa bụ ọrịa Bardet-Biedl. Ọrịa a enweghị ngwọta.