Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Paragraf nke 3: Ndị ohu ndị a nọchiri anya ndị mmụọ ozi n’ihi na ndịozi Jizọs anwụchaala mgbe ahụ. Ihe ọzọ mere anyị ji kwuo otú ahụ bụ na ihe nọchiri anya ndị e tere mmanụ ka nọ n’ụwa bụ ọka wit, ọ bụghị ndị ohu. E mechara kwuo n’ihe atụ ahụ na ndị na-achịkọta ata ndị ahụ bụ ndị mmụọ ozi.—Mat. 13:39.