Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e Paragraf nke 14: Ihe a bụ otú anyị si ghọta Matiu 13:42 ugbu a. Akwụkwọ anyị kwuburu na Ndị Kraịst adịgboroja ‘na-akwa ákwá, na-atakwa ikikere ezé’ kemgbe ọtụtụ afọ n’ihi na ọ na-ewute ha na “ụmụ nke alaeze” na-eme ka a mara na ha bụ “ụmụ ajọ onye ahụ.” (Mat. 13:38) Ma, anyị kwesịrị iburu n’obi na ọ bụ mgbe a ga-ebibi ha ka ha ga-ata ikikere ezé.—Ọma 112:10.