Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
f Paragraf nke 16: Daniel 12:3 kwuru na “ndị nwere nghọta [ya bụ, Ndị Kraịst e tere mmanụ] ga na-enwu dị ka ìhè mbara igwe.” Mgbe ha ka nọ n’ụwa, otú ha si eme ya bụ ikwusa ozi ọma. Ma, Matiu 13:43 na-ekwu banyere mgbe ha ga na-enwu gbaa n’Alaeze eluigwe. Anyị cheburu na amaokwu abụọ ahụ na-ekwu banyere otu ihe ahụ, ya bụ, ikwusa ozi ọma.