Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E kwuwe gbasara ikiri ndị gba ọtọ, ihe a na-ekwu abụghị naanị ndị gba ọtọ e sere ese ma ọ bụ ndị nke a na-egosi na tiivi. Ọ pụtakwara ihe ọ bụla mmadụ nwere ike ikiri ekiri ma ọ bụ igere egere ma ọ bụ ịgụ n’akwụkwọ nke nwere ike ime ka agụụ mmekọahụ gụwa ya.