Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Baịbụl kwukwara banyere mmehie nke “ụwa,” kwuokwa na ọ dị mkpa ka e nwee onye ga-azọpụta ụwa. Nke a pụtara na mgbe Baịbụl kwuru banyere ụwa n’ebe ụfọdụ, ihe ọ pụtara bụ mmadụ, ọ bụghị ụwa anyị bi n’ime ya.—Jọn 1:29; 4:42; 12:47.