Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ogige Iden adịzighị mgbe e nwechara iju mmiri ahụ. Ọ ga-abụ na mmiri ahụ bibiri ya. Ya bụrụ otú ahụ, ihe ọ pụtara bụ na ọrụ iche ogige ahụ nche nke ndị cherọb rụrụ otu puku afọ na narị afọ isii gwụrụ n’iju mmiri ahụ, ha alaghachizie n’eluigwe.—Jenesis 3:22-24.