Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’Ọrụ Ndịozi 20:29, 30, Pọl dọrọ ọgbakọ Ndị Kraịst aka ná ntị, sị: ‘Ndị ikom ga-esi n’etiti unu onwe unu bilie, na-ekwu ihe gbagọrọ agbagọ iji dọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha sowe ha.’ Ka oge na-aga, a malitere inwe ihe dị iche ná ndị na-edu ndú na ndị ọzọ nọ n’ọgbakọ. Mgbe narị afọ abụọ gachara, ọ bịara doo anya na ọ bụ ndị ụkọchukwu Krisendọm bụ “onye ahụ na-emebi iwu.”—Gụọ Ụlọ Nche February 1, 1990, peeji nke 10-14.