Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Chineke na-aza anyị ekpere, anyị kwesịrị iji obi anyị niile na-eme ihe ọ chọrọ. Ọ bụrụ na anyị emee otú ahụ, anyị ga-ahụ na ekpere bara uru otú a kọwara ya n’isiokwu a. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe Baịbụl kwuru banyere ekpere, gụọ isi nke 17 nke akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. I nwekwara ike ịga na www.pr418.com/ig.