Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe ụfọdụ ha kwuru na ha ga-eme bụ ịgwa ndị mmadụ nsogbu ịṅụ sịga na-akpata, ibelata sịga ole ndị na-emepụta sịga na-emepụta, ịkwụsịlata otú ha si akpọsa ngwá ahịa ha, ibugo ụtụ ahịa ha na-atụ, na iwepụta ihe ndị chọrọ ịkwụsị ịṅụ sịga ga na-eme ka ha nwee ike ịkwụsị ya.