Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
g Jizọs buru amụma gbasara oge ikpeazụ, sị: “Ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem [nke nọchiri anya ọchịchị Chineke] ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka nke ndị mba ọzọ ga-ezu.” (Luk 21:24) Ihe ọ pụtara bụ na oge asaa ahụ ọchịchị Chineke kwụsịtụrụ ịchị agwụbeghị n’oge Jizọs nọ n’ụwa, ọ ga-adịgidekwa ruo n’oge ikpeazụ.