Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe Baịbụl kwuru gosiri na Josef dị afọ iri na asaa ma ọ bụ iri na asatọ mgbe ọ malitere ịgbara Pọtịfa ohu, ọ ga-abụkwa na ọ nọrọ afọ ole na ole n’ụlọ Pọtịfa ruo mgbe o tojuru okorobịa. Ọ bụzi mgbe ọ gbara afọ iri atọ ka e si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta ya.—Jenesis 37:2; 39:6; 41:46.