Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ dị mwute na ọtụtụ ndị nsụgharị edeghị aha Chineke na Baịbụl ndị ha sụgharịrị n’agbanyeghị na aha Chineke gbara ọtụtụ ugboro n’Akwụkwọ Nsọ Hibru, nke ọtụtụ ndị na-akpọ Agba Ochie. Ha dere utu aha bụ́ “Onyenwe anyị” ma ọ bụ “Chineke” n’ebe ha kwesịrị ide aha nsọ Chineke. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu gbasara aha Chineke, gụọ akwụkwọ bụ́ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? peeji nke 195-197. Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya.