Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụdị ihe a mekwara n’obodo ndị dị ka Ajentina (n’Akwụkwọ Mgbaafọ 2001, peeji nke 186); Ist Jamanị (n’Akwụkwọ Mgbaafọ 1999, peeji nke 83); Papiuwa Niu Gini (n’Akwụkwọ Mgbaafọ 2005, peeji nke 63); na Rọbịnsịn Kruso Aịland (n’Ụlọ Nche Bekee, June 15, 2000, peeji nke 9). Akwụkwọ Mgbaafọ ndị a bụ nke Bekee.