Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ eziokwu na di na nwunye kwesịrị ịgba mbọ na-agbaghara ibe ha ma na-edozi nsogbu ọ bụla ha nwere, Baịbụl kwuru na ọ bụrụ na otu n’ime ha akwaa iko, onye nke aka ya dị ọcha nwere ike ikpebi ma ọ̀ ga-agbaghara ma ọ̀ ga-agba alụkwaghịm. (Mat. 19:9) Gụọ isiokwu bụ́ “Echiche nke Baịbụl: Ịkwa Iko Ndị Lụrụ Di Ma Ọ Bụ Nwunye—Ịgbaghara Ka Ọ̀ Bụ Ịghara Ịgbaghara?” na Teta! August 8, 1995.