Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d N’eziokwu, e nwere ihe ndị dị n’Okwu Chineke nwere ike ‘isi ike nghọta,’ dị ka ihe ụfọdụ Pọl dere. Ma, ọ bụ ike mmụọ nsọ ka ndị niile dere Baịbụl ji dee ya. Taa, mmụọ nsọ Chineke na-enyekwara Ndị Kraịst aka ịghọta ihe dị na Baịbụl, na-emekwa ka ha ghọta “ọbụna ihe ndị miri emi nke Chineke.”—2 Pita 3:16, 17; 1 Kọr. 2:10.