Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’oge Jizọs nọ n’ụwa, otu talent bụ ihe dị ka puku dinarịọs isii. A na-akwụ onye ọrụ otu dinarịọs n’ụbọchị. Ọ pụtara na mmadụ ga-arụ ọrụ iri afọ abụọ tupu ya arụta otu talent.