Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Mgbe ndịozi Jizọs nwụchara, Setan mere ka ọtụtụ ndị dapụ n’ezi ofufe. Ruo ọtụtụ narị afọ, e nweghị ezigbo mbọ a gbara iji kwusaa ozi ọma. Ma, a maliteghachiri ikwusa ozi ọma n’oge “owuwe ihe ubi,” ya bụ, n’oge ikpeazụ a. (Mat. 13:24-30, 36-43) Gụọ Ụlọ Nche Julaị 15, 2013, peeji nke 9 ruo 12.