Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ọ bụ onye ozi ọma aha ya bụ John Hunt sụgharịrị ọtụtụ akwụkwọ dị n’Agba Ọhụrụ n’asụsụ Fijian. E bipụtakwara Agba Ọhụrụ a n’afọ 1847. Otu ihe pụrụ iche n’ihe a ọ sụgharịrị bụ na o dere ezigbo aha Chineke n’asụsụ Fijian, ya bụ, “Jiova,” na Mak 12:36, Luk 20:42, nakwa n’Ọrụ Ndịozi 2:34.