Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ị chọọ ịmatakwu banyere afọ 1914, gụọ isiokwu bụ́ “1914—Afọ Dị Ịrịba Ama n’Amụma Bible.” Ọ dị n’Ihe Odide Ntụkwasị n’akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya. Ọ dịkwa n’adres Ịntanet anyị bụ́ www.pr418.com/ig.