Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe ga-enyere gị aka ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị, gụọ ihe e kwuru n’isiokwu ndị mbụ gbara na Teta! Septemba–Ọktoba 2015, nke isiokwu ya bụ “Ndụ Gị Ọ̀ Dị Otú Ị Chọrọ Ka Ọ Dịrị?” Ọ dịkwa na www.pr418.com/ig.