Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ndị e tere mmanụ nọ ndụ n’ụwa mgbe ahụ agaghị ebu ahụ́ ha gaa eluigwe. (1 Kọr. 15:48, 49) O nwere ike ịbụ na a ga-ewepụ ahụ́ ha otú ahụ e si wepụ nke Jizọs.