Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c A kọrọ akụkọ gbasara otú e si lụọ agha a ná Ndị Ikpe isi anọ, nakwa n’abụ Debora na Berak rọrọ n’isi nke ise. Ihe ụfọdụ a na-akọghị ná Ndị Ikpe isi anọ dị n’abụ ahụ dị n’isi nke ise, ndị nke na-adịghịkwa n’isi nke ise dị n’isi nke anọ.