Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, mgbe ndị Izrel siri ọnwụ gaa buso ndị Amalek na ndị Kenan agha mgbe Chineke sịrị ha agala, e meriri ha. (Ọnụ Ọgụgụ 14:41-45) Mgbe ọtụtụ afọ gachara, Eze Josaya gara agha mgbe Chineke na-agwaghị ya gaa, agha ahụ ataa isi ya.—2 Ihe E Mere 35:20-24.