Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Alaeze Chineke ga-emekwa ka ọnwụ, bụ́ onye iro ụmụ mmadụ, gharazie ịdị. Ihe e kwuru na peeji nke iri na isii n’akwụkwọ a gosiri na Chineke ga-akpọlite imirikiti ndị nwụrụ anwụ n’ọnwụ, ma ọtụtụ ndị agha gburula kemgbe ụwa.