Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Okwu ahụ bụ́ Septuagint pụtara “Iri Asaa.” Ọ dị ka ọ̀ bụ n’ihe dị́ ka narị afọ atọ tupu Kraịst ka a malitere ịsụgharị ya ma sụgharịchaa ya mgbe otu narị afọ na iri ise gachara. Baịbụl a ha sụgharịrị ka bara uru taa n’ihi na ọ na-enyere ndị ọkà mmụta aka ịghọta okwu ma ọ bụ amaokwu siri ike n’asụsụ Hibru.