Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ ná mgbede ka ihe a na-eme. Baịbụl ekwughịkwanụ ihe gosiri na Ribeka nọrọ ọtụtụ awa n’olulu mmiri ahụ. O kwughị na ndị ezinụlọ Ribeka hà ehiwela ụra mgbe ọ lọtara ma ọ bụ na mmadụ chọọrọ ya bịa ka ọ mara ihe mere o ji nọtee aka.