Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b A kpọghị Elịiza aha n’akụkọ a. Ma, ọ ga-abụ ya bụ onye ahụ na-ejere Ebreham ozi. Ọ bụ Elịiza ka Ebreham bubu n’obi inyefe ihe niile o nwere ma ọ bụrụ na yanwa bụ́ Ebreham amụtaghị nwa. O doro anya na ọ bụ ya kacha mee okenye ná ndị niile na-ejere Ebreham ozi, ọ bụkwa ya ka Ebreham kacha tụkwasị obi. Ọ bụkwa otú a ka e si kọwaa onye ahụ na-ejere Ebreham ozi n’akụkọ a.—Jenesis 15:2; 24:2-4.