Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere ndị ọkà mmụta ndị ọzọ sụgharịrịla Akwụkwọ Nsọ Grik n’asụsụ Hibru. Otu n’ime ha bụ Simon Atoumanos. Ọ sụgharịrị nke ya n’ihe dị ka afọ 1360. Onye ọzọ bụ onye Jamanị aha ya bụ Oswald Schreckenfuchs. Ọ sụgharịkwara nke ya n’ihe dị ka afọ 1565. Ma, e bipụtaghị Baịbụl ndị a. E nweghịkwa ebe a ga-ahụ ha taa.