Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E dekwara ụdị ihe a Baịbụl kwuru na Koran. Na sura 21, amaokwu 105 Al-Anbiya’ [Ya bụ, Ndị Amụma] kwuru, sị: “Ndị ezi omume n’etiti ndị ohu M ga-eketa ụwa.”