Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere mgbe Jehova hapụrụ ndị mmadụ ka ha na-alụ karịa otu nwaanyị, na-enwekwa iko nwaanyị. Ma o mechara si n’ọnụ Jizọs mee ka o doo anya na ọ chọrọ ka nwoke na-alụ naanị otu nwaanyị otú ahụ o nyere Adam otu nwaanyị n’ogige Iden.—Jenesis 2:24; Matiu 19:3-9.