Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị na-enyekwa ndị mmadụ onyinye n’oge ha na-eme ncheta ụbọchị ọmụmụ ha ma ọ bụ n’oge ememme ndị ọzọ. Ma Baịbụl akwadoghị ihe a na-eme n’ọtụtụ ememme ndị ahụ. Gụọ isiokwu bụ́ “Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị: Ndị Kraịst, Hà Kwesịrị Ịna-agba Krismas?” Ọ dị n’Ụlọ Nche a.