Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ozugbo nwanna gbatara ọsọ ndụ, ndị okenye kwesịrị ime ihe e kwuru n’akwụkwọ Ndị A Haziri Ime Uche Jehova, n’isi nke asatọ, paragraf nke iri atọ. Ndị okenye nwere ike ịkpọtụrụ ọgbakọ ndị dị ná mba ndị ọzọ. Otú ha ga-esi eme ya bụ isi na jw.org degara alaka ụlọ ọrụ ha akwụkwọ ozi. Ha ga-ejizi akọ jụọ onye ahụ gbasara ọgbakọ ya na ozi ya iji mata otú o si eme n’ọgbakọ.