Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe ikpeazụ Baịbụl kpọrọ Josef aha bụ mgbe Jizọs dị afọ iri na abụọ. Mgbe Jizọs rụrụ ọrụ ebube mbụ ya, nke bụ́ ime ka mmiri ghọọ mmanya, Baịbụl ekwughị gbasara Josef, ma n’oge ahụ ma n’oge ndị ọzọ. Mgbe a kpọgidere Jizọs n’elu osisi ịta ahụhụ, ọ gwara Jọn onyeozi ka o lekọtawa Meri. Jizọs agaraghị eme otú ahụ ma a sị na Josef ka nọ ndụ.—Jọn 19:26, 27.