Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Tupu a malite ihe omume nke ụtụtụ na nke ehihie n’ụbọchị mgbakọ ọ bụla, a na-enwe abụ ndị a ga-eji egosi ihe ndị dị iche iche na tiivi nke ga-ewe nkeji iri. Abụ ndị a e ji ngwá egwú kụọ ga-enyere anyị aka kwadebe obi anyị maka ihe omume ndị a na-aga ime. N’ihi ya, tupu abụ ndị a ebido, a na-agba anyị niile ume ka anyị nọrọ n’oche anyị gere ha.