Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọtụtụ ndị amaghị na Jọn 7:53–8:11 dị ná nsụgharị Baịbụl ụfọdụ adịghị na Baịbụl mbụ e dere n’oge ochie. N’ihi ihe amaokwu Baịbụl ndị ahụ kwuru, ụfọdụ na-asị na ọ bụ naanị onye na-enweghị mmehie nwere ike ịgwa onye kwara iko na o mere ihe ọjọọ. Ma, iwu Chineke nyere ndị Izrel kwuru, sị: “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye onye ọzọ dina, ha abụọ ga-anwụkọ ọnụ.”—Diut. 22:22.