Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ebe ọ bụ na IUD ndị a e ji mmiri ọgwụ mee na-agbanwe ime akpa nwa, oge ụfọdụ, ndị dọkịta na-eji ya akwụsị nnukwu ọbara na-agba ụfọdụ ụmụ nwaanyị ma ha nọrọ ná nsọ ha. Ha na-etinye ya ma ụmụ nwaanyị lụrụ di ma ndị nke na-alụbeghị di.