Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe ndị ga-enyere gị aka ịghọta ihe Baịbụl na-akụzi nke dị n’ebe e dere “Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka,” na-enyere ma ndị na-eto eto ma ndị torola eto aka ịghọta eziokwu Baịbụl na ịkụziri ya ndị ọzọ. Ha dị na jw.org n’ọtụtụ asụsụ. Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL.