Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ndịàmà Jehova na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl na-anaghị ha ego. Ha ga-enyere gị aka ịghọta Baịbụl nke ọma. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịma otú ha na ndị mmadụ si amụ Baịbụl, biko lee vidio aha ya bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Ị ga-ahụ vidio a ma ị gaa na jw.org/ig, pịa ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa VIDIO, pịzie ỌMỤMỤ IHE ANYỊ NA OZI ANYỊ.